Ebe Ndịàmà Jehova Na-edebe Ihe n’Ịntanet

Mmalite Beliefs Future Medical Topics Contact Us Publications Languages
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? Isiokwu na-esonụ

Ụzọ Isi Jiri Broshuọ a Mee Ihe


A kwadebere broshuọ a dị ka usoro ọmụmụ Bible. Olee otú a ga-esi jiri ya mee ihe? Anyị na-atụ aro usoro ihe omume nke a na-esonụ: Ná mmalite nke ihe ọmụmụ ọ bụla, e nwere ajụjụ dị iche iche. N’ime braketị na-eso ajụjụ ọ bụla, ị ga-ahụ nọmba nke paragraf a na-achọta azịza ha. Buru ụzọ gụọ ajụjụ ndị ahụ. Chee echiche banyere ha. Mgbe ahụ gụọ paragraf nke ọ bụla, leekwa akụkụ akwụkwọ nsọ ndị e depụtara na Bible gị. Mgbe ị mụsịrị otu ihe ọmụmụ, laghachi azụ n’ajụjụ ndị ahụ ma gbalịa icheta azịza Bible nye ajụjụ nke ọ bụla. Mgbe ị mụchara broshuọ ahụ dum, laghachi azụ ma tụleghachi ajụjụ nile ahụ.

 

E Bipụtara Ya na 1996

MmaliteN’eluIsiokwu na-esonụ

Copyright © 2008 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.